Isaiah 25:8

8Ọ ga-elomi ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi.
Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ga-ehicha anya mmiri niile
site nʼihu mmadụ niile,
ọ ga-ewezuga ihe ịta ụta
Maọbụ, Ihe ihere
niile
dakwasịrị ndị ya site nʼụwa niile.
Onyenwe anyị ekwuola ya.
Copyright information for IboBIU